24 N’ihi na Kraịst ụgha+ na ndị amụma ụgha+ ga-ebili, ha ga-emekwa ihe ịrịba ama+ na ihe ijuanya dị ukwuu ka ha wee duhie ọbụna ndị a họọrọ, ma ọ bụrụ na o kwere omume.+
7 N’eziokwu, ihe omimi nke mmebi iwu a amalitelarị ịrụ ọrụ;+ ma ọ ga-abụ ihe omimi naanị ruo mgbe onye ahụ nke na-arụ ọrụ ugbu a dị ka ihe mgbochi na-agakwaghị anọ.+