Ọrụ Ndịozi 20:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 n’ihi na okwu ahụ o kwuru wutere ha karịsịa, ya bụ, na ha agaghị ịhụ ihu ya ọzọ.+ Ha wee duruo+ ya n’ụgbọ mmiri. Taịtọs 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hụ na i nyere Zinas, bụ́ onye maara Iwu ahụ, na Apọlọs ihe ndị dị ha mkpa maka njem ha, ka ihe ọ bụla wee ghara ịkọ ha.+
38 n’ihi na okwu ahụ o kwuru wutere ha karịsịa, ya bụ, na ha agaghị ịhụ ihu ya ọzọ.+ Ha wee duruo+ ya n’ụgbọ mmiri.
13 Hụ na i nyere Zinas, bụ́ onye maara Iwu ahụ, na Apọlọs ihe ndị dị ha mkpa maka njem ha, ka ihe ọ bụla wee ghara ịkọ ha.+