1 Ndị Kọrịnt 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú a kwa ka Onyenwe anyị nyere iwu+ ka ndị na-ezisa ozi ọma na-adị ndụ site n’ozi ọma.+ Ndị Galeshia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+ Ndị Hibru 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+
6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+
16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+