1 Ndị Kọrịnt 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma m ga-abịakwute unu n’oge na-adịghị anya ma ọ bụrụ uche Jehova,+ m ga-amatakwa, ọ bụghị okwu ọnụ nke ndị ahụ na-afụli onwe ha elu, kama ike ha. 2 Ndị Kọrịnt 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ekwuwo m na mbụ, dịkwa ka à ga-asị na m nọ ya na nke ugboro abụọ, ọ bụ ezie na anọghị m ya ugbu a, tupu mụ abịa, ana m agwa ndị mere mmehie na mbụ na ndị ọzọ niile, na ọ bụrụ na mụ emechaa bịa ọzọ, agaghị m eme ebere,+
19 Ma m ga-abịakwute unu n’oge na-adịghị anya ma ọ bụrụ uche Jehova,+ m ga-amatakwa, ọ bụghị okwu ọnụ nke ndị ahụ na-afụli onwe ha elu, kama ike ha.
2 Ekwuwo m na mbụ, dịkwa ka à ga-asị na m nọ ya na nke ugboro abụọ, ọ bụ ezie na anọghị m ya ugbu a, tupu mụ abịa, ana m agwa ndị mere mmehie na mbụ na ndị ọzọ niile, na ọ bụrụ na mụ emechaa bịa ọzọ, agaghị m eme ebere,+