Jọn 19:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Onye ahụ nke hụrụ ya agbawo àmà, àmà ya bụkwa eziokwu, onye ahụ makwa na ihe ndị a ọ na-akọ bụ eziokwu, ka unu onwe unu kwa wee kwere.+
35 Onye ahụ nke hụrụ ya agbawo àmà, àmà ya bụkwa eziokwu, onye ahụ makwa na ihe ndị a ọ na-akọ bụ eziokwu, ka unu onwe unu kwa wee kwere.+