Jọn 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+ Jọn 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+ 1 Jọn 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Onye ahụ nke bụ́ okwu nke ndụ,+ onye dị site ná mmalite,+ onye anyị nụrụ ihe o kwuru,+ onye anyị ji anya anyị hụ,+ onye anyị leruru anya,+ onye aka anyị metụkwara,+
31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+
24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+
1 Onye ahụ nke bụ́ okwu nke ndụ,+ onye dị site ná mmalite,+ onye anyị nụrụ ihe o kwuru,+ onye anyị ji anya anyị hụ,+ onye anyị leruru anya,+ onye aka anyị metụkwara,+