32 Ugbu a, ana m enyefe unu n’aka Chineke+ nakwa n’ozi nke obiọma ya na-erughịrị mmadụ, bụ́ ozi nke pụrụ iwuli unu elu,+ nyekwa unu ihe nketa ahụ n’etiti ndị niile e doro nsọ.+
10 Dị ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ si dị,+ bụ́ nke e nyere m, dị ka onye nduzi ọrụ nke maara ihe, atọrọ m ntọala,+ ma onye ọzọ na-ewu ụlọ n’elu ya. Ma ka onye ọ bụla na-elezi anya otú o si ewu ụlọ n’elu ya.+