Ndị Galeshia 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe, Ndị Kọlọsi 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 bụrụnụ ndị gbanyere mgbọrọgwụ+ n’ime ya, ndị a na-ewulikwa elu+ n’ime ya, ndị a na-eme ka ha gbasie ike n’okwukwe,+ dị nnọọ ka a kụziiri unu, nweenụ okwukwe na ekele dị ukwuu.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, na-akasirịtanụ ibe unu obi ma na-ewulirịtanụ ibe unu elu,+ dị nnọọ ka unu na-eme.+
22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe,
7 bụrụnụ ndị gbanyere mgbọrọgwụ+ n’ime ya, ndị a na-ewulikwa elu+ n’ime ya, ndị a na-eme ka ha gbasie ike n’okwukwe,+ dị nnọọ ka a kụziiri unu, nweenụ okwukwe na ekele dị ukwuu.+