Ndị Rom 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma ọ bụrụ na ọ dị ụzọ ọ bụla m pụrụ isi kpalie ndị mụ na ha si n’otu anụ ahụ́ ikwo ekworo ma zọpụta+ ụfọdụ n’etiti ha.+ Ndị Galeshia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+ Jems 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụnna m, ọ bụrụ na e duhie onye ọ bụla n’etiti unu, o wee hapụ eziokwu, onye ọzọ ewee mee ka ọ lọghachite,+
14 ma ọ bụrụ na ọ dị ụzọ ọ bụla m pụrụ isi kpalie ndị mụ na ha si n’otu anụ ahụ́ ikwo ekworo ma zọpụta+ ụfọdụ n’etiti ha.+
6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+
19 Ụmụnna m, ọ bụrụ na e duhie onye ọ bụla n’etiti unu, o wee hapụ eziokwu, onye ọzọ ewee mee ka ọ lọghachite,+