Levitikọs 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+ Mkpughe 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M wee hụ ihe ịrịba ama ọzọ+ n’eluigwe, nke dị egwu, dịkwa ebube, ya bụ, ndị mmụọ ozi asaa+ ndị ji ihe otiti asaa.+ Ndị a bụ ndị ikpeazụ, n’ihi na a ga-esi n’aka ha mee ka iwe+ Chineke dajụọ.+
21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+
15 M wee hụ ihe ịrịba ama ọzọ+ n’eluigwe, nke dị egwu, dịkwa ebube, ya bụ, ndị mmụọ ozi asaa+ ndị ji ihe otiti asaa.+ Ndị a bụ ndị ikpeazụ, n’ihi na a ga-esi n’aka ha mee ka iwe+ Chineke dajụọ.+