Mkpughe 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M wee nụ oké olu+ nke si n’ebe nsọ ahụ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Jeenụ wụpụ iwe+ Chineke nke dị n’efere asaa ahụ n’ime ụwa.”
16 M wee nụ oké olu+ nke si n’ebe nsọ ahụ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Jeenụ wụpụ iwe+ Chineke nke dị n’efere asaa ahụ n’ime ụwa.”