Abụ Ọma 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị. Mkpughe 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nke ukwuu, ka anyị nyekwa ya otuto,+ n’ihi na ọlụlụ nwunye+ nke Nwa Atụrụ ahụ eruwo,+ nwunye ya ejikerewokwa.+
9 Ndị inyom+ ndị eze mụrụ so ná ndị inyom ị hụrụ n’anya.Nwunye eze+ eyiriwo ọlaedo nke si Ofa+ guzoro n’aka nri gị.
7 Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nke ukwuu, ka anyị nyekwa ya otuto,+ n’ihi na ọlụlụ nwunye+ nke Nwa Atụrụ ahụ eruwo,+ nwunye ya ejikerewokwa.+