Mkpughe 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya.+ O nwekwara aha+ e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga ya onwe ya,
12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya.+ O nwekwara aha+ e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga ya onwe ya,