Matiu 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na mụ na ya dị n’otu n’ihu ụmụ mmadụ, m ga-ekwupụtakwa na mụ na ya dị n’otu+ n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe; Mak 8:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme n’ọgbọ a nke na-akwa iko,* nke na-emekwa mmehie, ihere onye ahụ ga-emekwa Nwa nke mmadụ+ mgbe ọ ga-abịarute n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi dị nsọ.”+
32 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na mụ na ya dị n’otu n’ihu ụmụ mmadụ, m ga-ekwupụtakwa na mụ na ya dị n’otu+ n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe;
38 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme n’ọgbọ a nke na-akwa iko,* nke na-emekwa mmehie, ihere onye ahụ ga-emekwa Nwa nke mmadụ+ mgbe ọ ga-abịarute n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi dị nsọ.”+