14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+
11 M wee hụ ka e meghere eluigwe, ma, lee! otu ịnyịnya ọcha.+ A na-akpọkwa onye nọ n’elu ya Onye Kwesịrị Ntụkwasị Obi+ na Onye Eziokwu,+ ọ na-ekpekwa ikpe ma na-alụ agha n’ezi omume.+