8 Ifrem na-asịkwa, ‘N’ezie, abawo m ọgaranya;+ achọtaworo m onwe m ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ Ma ọ dịghị oké mmehie a ga-ahụ m mere+ ná ndọgbu niile m dọgburu onwe m n’ọrụ.’
8 Afọ ò juworị unu? Ùnu abaworị ọgaranya?+ Ùnu amalitewo ịchị achị dị ka ndị eze+ hapụ anyị? Ọ dị m ka ya bụrụ na unu amalitewo ịchị achị dị ka ndị eze, ka anyị wee soro unu na-achị achị dị ka ndị eze.+