Ọpụpụ 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe ndọba oriọna. Ị ga-akpụ ihe ndọba oriọna ahụ akpụ.+ Ụkwụ ya, alaka ya, iko ya, isi ya nakwa ifuru ya ga-esi n’ahụ́ ya pụta. Ọpụpụ 40:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee debe ihe ndọba oriọna+ ahụ n’ụlọikwuu nzute n’ihu tebụl ahụ, n’akụkụ ụlọikwuu ahụ n’ebe ndịda.
31 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe ndọba oriọna. Ị ga-akpụ ihe ndọba oriọna ahụ akpụ.+ Ụkwụ ya, alaka ya, iko ya, isi ya nakwa ifuru ya ga-esi n’ahụ́ ya pụta.
24 O wee debe ihe ndọba oriọna+ ahụ n’ụlọikwuu nzute n’ihu tebụl ahụ, n’akụkụ ụlọikwuu ahụ n’ebe ndịda.