Levitikọs 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na mkpụrụ obi nke anụ ahụ́ dị n’ọbara ya,+ mụ onwe m emewo ka ọ bụrụ maka ebe ịchụàjà ka unu were ya na-ekpuchiri+ mkpụrụ obi unu mmehie, n’ihi na ọ bụ ọbara+ na-ekpuchi mmehie+ site ná mkpụrụ obi nke dị n’ime ya. Mkpughe 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee hụ na ọbara+ nke ndị nsọ na ọbara nke ndị àmà Jizọs+ na-egbu nwaanyị ahụ dị ka mmanya. Mgbe m hụrụ ya, o juru m anya nke ukwuu.+
11 N’ihi na mkpụrụ obi nke anụ ahụ́ dị n’ọbara ya,+ mụ onwe m emewo ka ọ bụrụ maka ebe ịchụàjà ka unu were ya na-ekpuchiri+ mkpụrụ obi unu mmehie, n’ihi na ọ bụ ọbara+ na-ekpuchi mmehie+ site ná mkpụrụ obi nke dị n’ime ya.
6 M wee hụ na ọbara+ nke ndị nsọ na ọbara nke ndị àmà Jizọs+ na-egbu nwaanyị ahụ dị ka mmanya. Mgbe m hụrụ ya, o juru m anya nke ukwuu.+