Mkpughe 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe o meghere nke ise n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, ahụrụ m, n’okpuru ebe ịchụàjà ahụ,+ mkpụrụ obi+ nke ndị e gburu+ n’ihi okwu Chineke nakwa n’ihi ọrụ ịgba àmà+ ha nọ na-arụ.
9 Mgbe o meghere nke ise n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, ahụrụ m, n’okpuru ebe ịchụàjà ahụ,+ mkpụrụ obi+ nke ndị e gburu+ n’ihi okwu Chineke nakwa n’ihi ọrụ ịgba àmà+ ha nọ na-arụ.