1Pọl, onyeozi+ nke Kraịst Jizọs site n’uche Chineke,+ na-edetara unu ndị nsọ nọ n’Efesọs na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ ha na Kraịst Jizọs dị n’otu+ akwụkwọ:
2“Degara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị n’Efesọs+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ nke chị kpakpando asaa+ ahụ n’aka nri ya na-ekwu, onye ahụ nke na-eje ije n’etiti ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ,+