Ilu 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ịma mma nke ụmụ okorobịa bụ ike ha,+ ịma mma nke ndị agadi bụkwa isi awọ́ ha.+ Daniel 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Anọ m na-ele anya ruo mgbe e debegasịrị ocheeze,+ Onye Ochie ahụ+ wee nọdụ ọdụ. Uwe ya na-acha ezigbo ọcha,+ ntutu dị ya n’isi dị ka owú dị ọcha.+ Ocheeze ya bụ ire ọkụ ire ọkụ;+ ụkwụ ya bụ ọkụ na-ere ere.+
9 “Anọ m na-ele anya ruo mgbe e debegasịrị ocheeze,+ Onye Ochie ahụ+ wee nọdụ ọdụ. Uwe ya na-acha ezigbo ọcha,+ ntutu dị ya n’isi dị ka owú dị ọcha.+ Ocheeze ya bụ ire ọkụ ire ọkụ;+ ụkwụ ya bụ ọkụ na-ere ere.+