Mkpughe 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya. Mkpughe 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee jide dragọn ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye bụ́ Ekwensu+ na Setan,+ wee kee ya agbụ ruo otu puku afọ.
9 E wee chụda dragọn ukwu ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie elu ụwa dum mmadụ bi;+ a chụdara ya n’ụwa,+ a chụdara ya na ndị mmụọ ozi ya.
2 O wee jide dragọn ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye bụ́ Ekwensu+ na Setan,+ wee kee ya agbụ ruo otu puku afọ.