15 “Ya mere, mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu,+ nke Daniel onye amụma kwuru banyere ya, ka o guzo n’ebe nsọ,+ (onye na-agụ, ya jiri nghọta mee ihe,)
17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+