Mkpughe 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’eziokwu, ha bụ okwu si n’aka+ ndị mmụọ ọjọọ ma na-eme ihe ịrịba ama,+ ha na-agakwurukwa ndị eze+ nke elu ụwa dum mmadụ bi,+ ka ha kpọkọta ha maka ibu agha+ nke oké ụbọchị+ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Mkpughe 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.
14 N’eziokwu, ha bụ okwu si n’aka+ ndị mmụọ ọjọọ ma na-eme ihe ịrịba ama,+ ha na-agakwurukwa ndị eze+ nke elu ụwa dum mmadụ bi,+ ka ha kpọkọta ha maka ibu agha+ nke oké ụbọchị+ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.