Mkpughe 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ+ nke si n’ala na-apụta,+ o nwere mpi abụọ ndị dị ka nke nwa atụrụ, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+ Mkpughe 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee hụ okwu atọ na-adịghị ọcha ndị si n’aka mmụọ,+ bụ́ ndị yiri mbàrá,+ ka ha si n’ọnụ dragọn+ ahụ na n’ọnụ anụ ọhịa ahụ+ na n’ọnụ onye amụma ụgha ahụ+ pụta.
11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ+ nke si n’ala na-apụta,+ o nwere mpi abụọ ndị dị ka nke nwa atụrụ, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+
13 M wee hụ okwu atọ na-adịghị ọcha ndị si n’aka mmụọ,+ bụ́ ndị yiri mbàrá,+ ka ha si n’ọnụ dragọn+ ahụ na n’ọnụ anụ ọhịa ahụ+ na n’ọnụ onye amụma ụgha ahụ+ pụta.