Mkpughe 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ na-amanyekwa mmadụ niile,+ ndị nta na ndị ukwu, ndị ọgaranya na ndị ogbenye, na ndị nweere onwe ha na ndị ohu, ka a kaa ha akara n’aka nri ha ma ọ bụ n’egedege ihu ha,+
16 Ọ na-amanyekwa mmadụ niile,+ ndị nta na ndị ukwu, ndị ọgaranya na ndị ogbenye, na ndị nweere onwe ha na ndị ohu, ka a kaa ha akara n’aka nri ha ma ọ bụ n’egedege ihu ha,+