Ilu 8:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe,+ anọ m ya. Mgbe ọ kpaara mbara igwe na osimiri ókè,+28 Mgbe o mere ka ígwé ojii dịrị n’elu,*Mgbe o mere ka oké osimiri ju n’ọnụ,
27 Mgbe ọ kwadebere eluigwe,+ anọ m ya. Mgbe ọ kpaara mbara igwe na osimiri ókè,+28 Mgbe o mere ka ígwé ojii dịrị n’elu,*Mgbe o mere ka oké osimiri ju n’ọnụ,