-
Jenesis 47:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Josef gwaziri ndị Ijipt, sị: “Lee, m zụrụla unu na ala unu taa. Ọ bụ Fero nwezi unu na ala unu. Lekwanụ mkpụrụ. Werenụ ya kụọ n’ala.
-