Jenesis 45:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma obi ajọla unu njọ, unu atakwala ibe unu ụta maka na unu rere m, e wee kpọta m n’ebe a, n’ihi na ọ bụ Chineke zitere m ka m buru unu ụzọ bịa ebe a ka e wee dowe anyị ndụ.+ Ọrụ Ndịozi 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ụnwụ dara ebe niile n’Ijipt nakwa na Kenan, nke mere ndị mmadụ ji taa ezigbo ahụhụ, ndị nna nna anyị ahụghịkwa nri ọ bụla.+
5 Ma obi ajọla unu njọ, unu atakwala ibe unu ụta maka na unu rere m, e wee kpọta m n’ebe a, n’ihi na ọ bụ Chineke zitere m ka m buru unu ụzọ bịa ebe a ka e wee dowe anyị ndụ.+
11 Ma ụnwụ dara ebe niile n’Ijipt nakwa na Kenan, nke mere ndị mmadụ ji taa ezigbo ahụhụ, ndị nna nna anyị ahụghịkwa nri ọ bụla.+