Jenesis 35:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Rechel na-ekubi ume (maka na ọ nọzi n’ọnụ ọnwụ), ọ gụrụ nwa ahụ Ben-onaị,* ma nna ya gụrụ ya Benjamin.*+
18 Mgbe Rechel na-ekubi ume (maka na ọ nọzi n’ọnụ ọnwụ), ọ gụrụ nwa ahụ Ben-onaị,* ma nna ya gụrụ ya Benjamin.*+