Jenesis 46:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ụmụ Benjamin+ ndị nwoke bụ Bila, Bika, Ashbel, Gira,+ Neeman, Ihaị, Rọsh, Mọpim, Họpim,+ na Ad.+ Jenesis 49:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Benjamin+ ga na-adọri ndị iro ya otú anụ ọhịa wolf si adọri anụ.+ N’ụtụtụ, ọ ga-eri ndị iro ya ka anụ. Ná mgbede, ọ ga-eke ihe ndị ọ kwatara.”+ Diuterọnọmi 33:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O kwuru banyere Benjamin, sị:+ “Ka onye Jehova hụrụ n’anya biri n’akụkụ ya, obi eruo ya ala. Ọ ga-ebi n’agbata ubu ya abụọ,Ka ọ na-echebe ya ụbọchị niile.”
27 “Benjamin+ ga na-adọri ndị iro ya otú anụ ọhịa wolf si adọri anụ.+ N’ụtụtụ, ọ ga-eri ndị iro ya ka anụ. Ná mgbede, ọ ga-eke ihe ndị ọ kwatara.”+
12 O kwuru banyere Benjamin, sị:+ “Ka onye Jehova hụrụ n’anya biri n’akụkụ ya, obi eruo ya ala. Ọ ga-ebi n’agbata ubu ya abụọ,Ka ọ na-echebe ya ụbọchị niile.”