Jenesis 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe a bụ akwụkwọ kọrọ akụkọ Adam. N’ụbọchị Chineke kere Adam, o kere ya ka ọ dị ka ya.+ Jems 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Anyị na-eji ya eto Jehova* Nna anyị. Anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ, ndị e kere ha “adịrị ka Chineke.”+
9 Anyị na-eji ya eto Jehova* Nna anyị. Anyị na-ejikwa ya abụ ụmụ mmadụ ọnụ, ndị e kere ha “adịrị ka Chineke.”+