Jenesis 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ebram wee gawa otú Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram dị afọ iri asaa na ise mgbe ọ hapụrụ Heran.+ Jenesis 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ rutere Sọdọm ná mgbede. N’oge ahụ, Lọt nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm. Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, ọ kpọkwara isiala.+ 2 Pita 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ọ napụtara Lọt, onye ezi omume,+ onye obi nọ na-agbawa maka ihe ọjọọ ndị na-enweghị ihe ha ji iwu kpọrọ na-eme n’asọghị anya.*
4 Ebram wee gawa otú Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram dị afọ iri asaa na ise mgbe ọ hapụrụ Heran.+
19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ rutere Sọdọm ná mgbede. N’oge ahụ, Lọt nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm. Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, ọ kpọkwara isiala.+
7 Ma, ọ napụtara Lọt, onye ezi omume,+ onye obi nọ na-agbawa maka ihe ọjọọ ndị na-enweghị ihe ha ji iwu kpọrọ na-eme n’asọghị anya.*