Job 34:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’eziokwu, Chineke anaghị eme ihe ọjọọ.+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+