Mkpughe 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O jidekwara dragọn ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ kee ya agbụ otu puku (1,000) afọ. Mkpughe 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 A ga-atụbakwa Ekwensu, onye na-eduhie ha, n’ọdọ ọkụ* ahụ sọlfọ na-eme ka ọ na-enwusi ike, ebe anụ ọhịa ahụ+ na onye amụma ụgha ahụ nọ anọ.+ A ga-emekpakwa ha ahụ́* ehihie na abalị ruo mgbe niile ebighị ebi.
2 O jidekwara dragọn ahụ,+ bụ́ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ kee ya agbụ otu puku (1,000) afọ.
10 A ga-atụbakwa Ekwensu, onye na-eduhie ha, n’ọdọ ọkụ* ahụ sọlfọ na-eme ka ọ na-enwusi ike, ebe anụ ọhịa ahụ+ na onye amụma ụgha ahụ nọ anọ.+ A ga-emekpakwa ha ahụ́* ehihie na abalị ruo mgbe niile ebighị ebi.