Jenesis 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+ Abụ Ọma 100:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,Ọ bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+
15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+
5 N’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,Ọ bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+