-
Ọpụpụ 34:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu, 7 onye na-egosi puku kwuru puku ọgbọ na ọ hụrụ ha n’anya,*+ onye na-agbaghara ajọ omume na mmebi iwu na mmehie.+ Ma e nweghị ihe ga-eme ka ọ hapụ ịta onye ikpe mara ahụhụ,+ kama ọ na-ata ụmụ na ụmụ ụmụ nakwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ ahụhụ n’ihi mmehie ndị nna ha mere.”+
-