Jenesis 36:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụ nwoke ndị a bụ ndị isi Ruel, nwa Ịsọ, mụrụ: Nehat, Zira, Shama, na Miza. Ọ bụ ha bụ ndị isi n’ụmụ Ruel n’ala Ịdọm.+ Ha bụ ụmụ* Basemat, nwunye Ịsọ.
17 Ụmụ nwoke ndị a bụ ndị isi Ruel, nwa Ịsọ, mụrụ: Nehat, Zira, Shama, na Miza. Ọ bụ ha bụ ndị isi n’ụmụ Ruel n’ala Ịdọm.+ Ha bụ ụmụ* Basemat, nwunye Ịsọ.