1 Ihe E Mere 1:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ụmụ Elifaz bụ Timan,+ Oma, Zifo, Getam, Kinaz, Timna, na Amalek.+