Jenesis 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi ya, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma dowe ndị cherob+ n’ebe ọwụwa anyanwụ ogige Iden, dowekwa mma agha nke na-enwu ọkụ ma na-atụgharị atụgharị. O dowere ha ebe ahụ ka ha nọchie ebe e si abanye n’ebe osisi nke ndụ dị.
24 N’ihi ya, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma dowe ndị cherob+ n’ebe ọwụwa anyanwụ ogige Iden, dowekwa mma agha nke na-enwu ọkụ ma na-atụgharị atụgharị. O dowere ha ebe ahụ ka ha nọchie ebe e si abanye n’ebe osisi nke ndụ dị.