1 Samuel 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha wee ziga ndị mmadụ Shaịlo, ha esi ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+ Ụmụ Ịlaị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ nọkwa ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị. Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 80 Gị Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+ Gị onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+Mee ka ìhè gị nwuo.
4 Ha wee ziga ndị mmadụ Shaịlo, ha esi ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+ Ụmụ Ịlaị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ nọkwa ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.
80 Gị Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+ Gị onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+Mee ka ìhè gị nwuo.