5 Dọsa ebe ịchụàjà insens+ ahụ e ji ọlaedo rụọ tupu ebe ahụ a dọsara igbe ọgbụgba ndụ* ahụ, konyekwa ákwà ngebichi* ahụ ga-adị n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu ahụ.+
3 Mmụọ ozi ọzọ wee bịa guzo n’ebe ịchụàjà.+ O ji arịa ọlaedo nke a na-etinye insens.* E nyekwara ya nnukwu insens+ ka ọ mụnye ya ọkụ n’elu ebe ịchụàjà e ji ọlaedo rụọ,+ nke dị n’ihu ocheeze ahụ. Ọ ga-amụnyekwa ya ọkụ mgbe a nụrụ ekpere ndị nsọ niile.