Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 13:26, 27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ha wee gakwuru Mosis na Erọn na nzukọ Izrel niile n’ala ịkpa Peran, nke dị na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ nzukọ ahụ niile otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ ndị si n’ala ahụ. 27 Ha kọọrọ Mosis, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i dunyere anyị ka anyị gaa. N’eziokwu, mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Mkpụrụ ndị a sikwa na ya.+

  • Diuterọnọmi 27:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Mgbe unu gafechara, deenụ ihe niile e kwuru n’Iwu a na ha, ka unu wee banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,* otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà kwere unu ná nkwa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya