24 Mgbe e mechara, Josef sịrị ụmụnne ya: “Anwụwala m, ma Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka+ ma kpọpụta unu n’ala a. Ọ ga-akpọgakwa unu n’ala ọ ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi na ọ ga-enye ha.”+
19 Mosis chịkwaara ọkpụkpụ Josef n’ihi na Josef mere ka ndị Izrel ṅụọrọ ya iyi. Josef sịrị: “O doro anya na Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka, chịrịkwanụ ọkpụkpụ m pụọ n’ebe a.”+