13 Chineke wee sị Ebram: “Mara amara na ụmụ gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+ 14 Ma m ga-ekpe mba ahụ ha ga-agbara ohu ikpe.+ E mechaakwa, ụmụ gị ga-eburu ọtụtụ akụnụba laa.+