9 O wee sị: “Biko, Jehova, ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, Jehova, soro anyị gaa ma nọnyere anyị+ n’agbanyeghị na anyị bụ ndị isi ike,*+ gbagharakwa ajọ omume anyị na mmehie anyị+ ma were anyị ka ndị gị.”
6 Maranụ na ọ bụghị maka na unu na-eme ezi omume mere Jehova bụ́ Chineke unu ji enye unu ezigbo ala a ka unu biri na ya, n’ihi na unu bụ ndị isi ike.*+