Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 18:25, 26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Mosis si ná ndị Izrel niile họpụta ụmụ nwoke ruru eru ma mee ha ndị isi ndị Izrel, ya bụ, ndị isi otu puku otu puku mmadụ, ndị isi otu narị otu narị mmadụ, ndị isi mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na ndị isi mmadụ iri mmadụ iri. 26 Ha wee na-ekpe ndị Izrel ikpe mgbe ọ bụla e nwere ikpe. Ha na-ewetara Mosis ikpe siri ike,+ ma ha na-ekpe ikpe ọ bụla na-esighị ike.

  • Ọnụ Ọgụgụ 27:1-5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ wee bịa. Zelofehad bụ nwa Hifa, nwa Gilied, nwa Mekia, nwa Manase, onye si n’ezinụlọ ndị si n’ebo Manase nwa Josef. Aha ụmụ nwaanyị ọ mụtara bụ Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza. 2 Ha bịara guzo n’ihu Mosis, Elieza onye nchụàjà, ndị isi,+ nakwa n’ihu nzukọ niile ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, sị: 3 “Nna anyị nwụrụ n’ala ịkpa, ma o soghị ná ndị kwadoro Kora,+ bụ́ ndị zukọtara maa Jehova aka. Kama ọ nwụrụ n’ihi mmehie nke ya. Ọ mụtaghị nwa nwoke. 4 Gịnị mere aha nna anyị ga-eji fuo n’ezinụlọ ya maka na ọ mụtaghị nwa nwoke? Kenye anyị ala otú e kenyere ụmụnne nna anyị.” 5 Mosis wee kọsara Jehova ihe ha kwuru.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya