Abụ Ọma 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova, biko, mee ka m mara ụzọ gị.+ Kụziere m ụzọ gị.+ Abụ Ọma 27:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+ Duo m n’ụzọ ziri ezi n’ihi ndị iro m. Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+ M ga-eje ije n’ezigbo ụzọ gị.+ Mee ka m jiri obi m niile* na-atụ egwu aha gị.+ Abụ Ọma 119:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Jehova, biko, kụziere m+ otú m ga-esi na-eso ntụziaka gị,M ga-esokwa ya ruo n’isi.+ Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụrụ na unu efuo ụzọ, tinye isi n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ unu ga-anụ olu ga-esi n’azụ na-agwa unu, sị: “Lekwanụ ụzọ.+ Na-aganụ na ya.”
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+ M ga-eje ije n’ezigbo ụzọ gị.+ Mee ka m jiri obi m niile* na-atụ egwu aha gị.+
21 Ọ bụrụ na unu efuo ụzọ, tinye isi n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ unu ga-anụ olu ga-esi n’azụ na-agwa unu, sị: “Lekwanụ ụzọ.+ Na-aganụ na ya.”