Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 22:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 N’ihi na ọ bụ naanị ákwà o nwere o ji ekpuchi ahụ́ ya. Gịnịzi ka ọ ga-eji hie ụra?+ O besara m ákwá, m ga-anụ olu ya n’ihi na m na-eme ebere.*+

  • 2 Ihe E Mere 30:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 N’ihi na ọ bụrụ na unu alọghachikwute Jehova, ndị dọọrọ ụmụnne unu na ụmụ unu n’agha ga-emere ha ebere.+ Ha ga-ahapụkwa ha ka ha lọta n’ala a,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere.+ Ọ gaghịkwa agbakụta unu azụ ma unu lọghachikwute ya.”+

  • Nehemaya 9:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ha ekweghị ege ntị,+ ha echetaghịkwa ọrụ ebube gị ndị ị rụụrụ ha. Kama, ha mere isi ike* ma họpụta onyeisi ka ha wee laghachi n’Ijipt gaa gbawakwa ohu.+ Ma ị bụ Chineke dị njikere ịgbaghara mmehie,* onye nwere ọmịiko* ma na-eme ebere, onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ na onye ịhụnanya ya* dị ukwuu.+ Ị hapụghịkwa ha.+

  • Abụ Ọma 86:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ma Jehova, ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.

      Ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya gị dị ukwuu, ị bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+

  • Joel 2:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Dọwaanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu.+

      Lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu,

      N’ihi na o nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere. Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+

      Ọ ga-agbanwe obi ya, hapụzie iweta ọdachi ahụ.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya