Ndị Hibru 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Onye nchụàjà ọ bụla na-eguzo kwa ụbọchị na-eje ozi dị nsọ*+ ma na-achụ otu ụdị àjà ugboro ugboro,+ bụ́ àjà ndị na-enweghị ike iwepụcha mmehie.+
11 Onye nchụàjà ọ bụla na-eguzo kwa ụbọchị na-eje ozi dị nsọ*+ ma na-achụ otu ụdị àjà ugboro ugboro,+ bụ́ àjà ndị na-enweghị ike iwepụcha mmehie.+